Ugboaku...@aol.com
unread,Dec 23, 2001, 6:28:40 PM12/23/01You do not have permission to delete messages in this group
Either email addresses are anonymous for this group or you need the view member email addresses permission to view the original message
to Fra...@aol.com, balo...@vx4500.uapb.edu, nobi...@yahoo.com, Iwe...@fas.harvard.edu, Manf...@bu.edu, Onyeul...@hotmail.com
Ndigbo na Ndi Enyi Anyi,
N'aha Otu Iwelite Asusu na Omenala Igbo n'Obodo Amirika na IGBO KWENU TV SHOW, anam ewetara unu ekele obi uto n'oge Ezume ike a. On behalf of The Society for Promoting Igbo Language & Culture in America, (SPILCA, Inc.), I bring you SEASONS GREATINGS of happy holidays: XMAS, KWANZAA and NEW YEAR, this second day before Christmas. SPLICA will sponsor a National Conference on Promoting Igbo Language in this Country either in the month of July or August next year. Please read about the details from this forum after the holidays. Below is a Christmas song in Igbo: Abali Nso(Silent Night). It is from, Ekpere na Abu, an Igbo Methodist Hymn Book. You might like to sing it in your congregation along with the English version this Xmas season:
Abali nso, nke di kwa ju!
Mgbe uwa no n'ura,
Meri na Josef no n'ulo anu
N'eche Nwa ohu nk'ahuru n'anya,
No n'ura udo igwe,
No n'ura udo igwe.
Ndi anyi rie nu, nuo nu, ma nke ka nke IJE OMA NU!.
Nnanta Chidi Uwadineke