Anụmanụ na nmụọ na achị ha:
Egbe.
Nmụọ Egbe bụ nmụọ izu oshi/ohi.
Nmụọ nkewa/iwe.
Nmụọ iwe bụ nmụọ Agwọ. Agwọ na elo agwọ ibe ya.
Nmụọ ịjụ oyi.
Nmụọ ịjụ oyi bụ nmụọ esu.
Ndị Igbo were kwuo sị na agwọ loro ibe ya ọdụ ya apụta ya n’ọnụ.
Ilu ọzọ maka agwọ, Agwọ enweghị ụmụ nna.
Nmụọ ọnwụ.
Ka mmadụ nwụọ ọtọ ya.
Nmụọ uru.
Enyị ka eji mara nmụọ uru.
Enyi bịara n’nke mụ.
Nmụọ okwu na ụka.
Nmụọ Agụ ana ahụ ya na ike aka, na isi ike.
Nmụọ Ejula.
Nmụọ Esu ,
Nmụọ imebiga ihe oke.
Esu sị ka ya nwe ụkwụ O ji aga ije, nwezịa ọkpa anaghị agụta ọnụ.
Nmuọ Mbe.
Nmụọ Mbe bụ nmụọ aghụghọ.
Ntị ọdị kwa?
Ya kpọtụba!
Ya gazie.