Ụdọ.
Ụdọ akpụ enyi.
Ọ kwụrụ ụdọ.
Ọ tọrọla ụdọ.
Ihe ọbụla manyere gị ọtị n’olu ekeghị ndụ.
Eji ụdọ akpụ ewu, ehi, nkịta,na ịnyịnya.
Ụkwara ekeghị gị ndụ were gaba gị n’olu/akpịrị.
Ntị ọdị kwa?
Ya kpọtụba!
Ya gazie.
Ụmụ nne Abrahamụọgụ Aṅụsịobi Madụ.