Ọtụrụkpọkpọ tụrụ na nne ya tụrụ, tụọ na nna ya tụọ; nwa nnụnnụ amaghị atụ, ga ịtụ, tịpịa ọnụ ya.

4 views
Skip to first unread message

Abraham Madu

unread,
Apr 15, 2026, 12:23:48 AMApr 15
to Nebukadineze Adiele, Ola Kassim, Tajudeen Raji, Chuhwuemeka Okala, Femi Olajide, Afis Deinde, Imperial Merchant Trust Ltd, Ishola Williams, DIPO ENIOLA, Adeniran Adeboye, Google, JEROME NIANG YAKUBU, ALUKO Mobolaji, Vin Modebelu, Naija Observer, Philip Achusim, Wharf Snake, Cc: Zik Project, imperi...@yahoo.com, Jerome Niang Yakubu S.E P.E, Chukwuma Agwunobi, Naijaintelectual, Nigerianobserver, Topcrest Topcrest, Vincent Modebelu, Kayode Adebayo, Wilson Iguade, N. H. Ibanga, Ishola Williams, Johnson Anyadike, naijain...@googlegrouproups.com, Chris Udoh, Abraham Madu, Nigerian Patriots Forum, Ugo Harris Ukandu, Naijaintellects, Fubara David-West, OSAMEDE EDOSOMWAN, Ayo Ojutalayo, Corporate Nigeria via, Daniel Akusobi

Akwa.

Nwata bere akwa.

Nwata kwara akwa mgbe agụ na agụ ya.

Nwata yiri akwa mgbe oyi na atụ ya.

Nne nwata ahụ sara akwa nwata ruru unyi.

Nne nwata nybere nwa ya n’akwa ka O hie ụra.

Akwa na atọ ụmụ aka ụtọ iri.

Nwata na eri akwa na akwa kwa ụkwara.

Ibe akwa anaghị egbu nwata,HO! HA!

Hapụ nwata nae be akwa ka O bewe; akwa anaghị egbu nwata, O besị ike gwụ ya O zue ike.

Oke ọkpa ọkụkọ nakwa ebe akwa : ọkịkọrọrọkọọọọọọọọọọ!

Nnekwu ọkụkọ anaghị ebe akwa, ma Ọ na eyi akwa, kpukwa akwa ahụ rue mgbe ọzụrụ.

Akwa akwara ebe ana akwa mmadụ tata metụtara mụ n’ahụ,kpọm kwem!

Akwa akwara ebe onye nwụrụ anwụ bụ akwa onye dị ndụ na akwara onwe ya!

Ọtụrụkpọkpọ.

Ọtụrụkpọkpọ tụrụ na  nne ya tụrụ, tụọ na  nna ya tụọ; nwa nnụnnụ amaghị atụ, ga ịtụ, tịpịa ọnụ ya.

Ihe amụrụ amụ, ka ihe agwọrọ agwọ adị ire.

Ihe ụwa si n’akara aka.

Ebum pụta ụwa.

Ntị ọdị kwa?

Ya kpọtụba!

Ya gazie.

Ụmụ nne Abrahamụọgụ Aṇụsiobi Madụ.


Reply all
Reply to author
Forward
0 new messages