Ị na akụ egwu. Ọ na akụ egwu dị egwu,HO! HA! Kedu ndị Ị mara na akụ egwu dị egwu?

0 views
Skip to first unread message

Abraham Madu

unread,
Jul 17, 2026, 2:41:23 PM (yesterday) Jul 17
to Nebukadineze Adiele, Tajudeen Raji, Femi Olajide, Afis Deinde, DIPO ENIOLA, Adeniran Adeboye, Ola Kassim, Ishola Williams, ALUKO Mobolaji, Naija Observer, Vin Modebelu, Google, Imperial Merchant Trust Ltd, Chuhwuemeka Okala, Fubara David-West, Nigerian Patriots Forum, GEORGE Kerley, N. H. Ibanga, JEROME NIANG YAKUBU, Kayode Adebayo, OSAMEDE EDOSOMWAN, Philip Achusim, Cc: Zik Project, Wharf Snake, imperi...@yahoo.com, Vincent Modebelu
Ị na akụ egwu.
Ọ na akụ egwu dị egwu,HO! HA!
Kedu ndị Ị mara na akụ egwu dị egwu?

Egwu.

Egwuregwu.

Ị na akụ egwu.

Ọ na akụ egwu dị egwu,HO! HA!

Kedu ndị Ị mara na akụ egwu dị egwu?

Egwu ya  na enye mụ obi aṅụrị.

Ọ ma agba egwu.

Agadi nwanyị anaghị aka nka na egwu Ọ ma agba.

Ịgụ egwu anaghị atụ mụ egwu, cha cha.

Na agbara mụ egwu, na akụrụ mụ egwu na egwu adịghị.

Ọ bụ ụjọ?

Egwu adịghị!

Ga n’iru!

Ntọ ọdị kwa?

Ya kpọtụba!

Ya gazie.

Ụmụ nne Abrahamụọgụ Aṅụsịobi Madụ.


Reply all
Reply to author
Forward
0 new messages