Mmadụ ga eme ihe dị ya n’obe aka. Anụ ọzọ anaghị amụ anụ ọzọ. Ọkụ na agba agba maka na Ọ bụ ọkụ.

2 views
Skip to first unread message

Abraham Madu

unread,
Mar 16, 2026, 6:20:00 AM (2 days ago) Mar 16
to Nebukadineze Adiele, Tajudeen Raji, Ola Kassim, Chuhwuemeka Okala, Femi Olajide, Imperial Merchant Trust Ltd, Ishola Williams, Afis Deinde, Adeniran Adeboye, JEROME NIANG YAKUBU, DIPO ENIOLA, Google, ALUKO Mobolaji, Naija Observer, Vin Modebelu, BUSKA OLADOSU, BI KENOBI, Philip Achusim, Wharf Snake, Jerome Niang Yakubu S.E P.E, Chukwuma Agwunobi, Joe Igbokwe
Mmadụ ga eme ihe dị ya n’obe aka.
Anụ ọzọ anaghị amụ anụ ọzọ.
Ọkụ na agba agba maka na Ọ bụ ọkụ.

Ajọ mmadụ nwụọ Ọ ghọ ajọnmụọ.

Akpị na agba maka na Ọ bụ akpị

Mmiri na  ezo maka na Ọ bụ mmiri.

O ji akpa Dibịa na esi anụ anụ.

Ebu mụ pụta ụwa.

Mmadụ ga eme ihe dị ya n’obe aka.

Anụ ọzọ anaghị amụ anụ ọzọ.

Ọkụ na agba agba maka na Ọ bụ ọkụ.

Nt d kwa?

Ya kptba!

Ya gazie.

m nne Abrahamụọg Aṅụsịobi Madụ.


Reply all
Reply to author
Forward
0 new messages