Nkịta na achụ Enwe ga amanye anya n’ogwu, kpọm kwem!

2 views
Skip to first unread message

Abraham Madu

unread,
Apr 5, 2026, 10:33:59 PM (2 days ago) Apr 5
to Nebukadineze Adiele, Tajudeen Raji, Ola Kassim, Chuhwuemeka Okala, Femi Olajide, Imperial Merchant Trust Ltd, Ishola Williams, Afis Deinde, Adeniran Adeboye, DIPO ENIOLA, JEROME NIANG YAKUBU, Google, Vin Modebelu, Naija Observer, Philip Achusim, Wharf Snake, Cc: Zik Project, imperi...@yahoo.com, Jerome Niang Yakubu S.E P.E, Chukwuma Agwunobi, Naijaintelectual, Joe Igbokwe, Nigerianobserver, Topcrest Topcrest, Vincent Modebelu, Kayode Adebayo, Wilson Iguade, N. H. Ibanga, Ishola Williams, naijain...@googlegrouproups.com, Johnson Anyadike, Chris Udoh, Abraham Madu, Ugo Harris Ukandu, Nigerian Patriots Forum, Naijaintellects, Fubara David-West, OSAMEDE EDOSOMWAN

Nta.

Nkịta na achụ Enwe ga amanye anya n’ogwu, kpọm kwem!

Enwe bi n’elu Nkịta bi n’ala.

Nkịta na agbọ ụja.

Nkịta bi n’ala. Enwe bi n’elu osisi.

Enwe na Nkịta enweghị nmekọ.

Mkpịsị aka ahaghị.

Onye mkpụkpụ ka onye ogologo mma.

Ka anyị kobe akpa anyị ebe aka anyị ga eru, kpọm kwem!

Ka Ị ma nkea, Ị ma nke ọzọ.

Ntị ọdị kwa?

Ya kpọtụba!

Ya gazie.

Ụmụ nne Abrahamụọgụ Aṇụsịobi Madụ.


Reply all
Reply to author
Forward
0 new messages