Ana adọga!
Nwoke na ife nae me ụbọchị nile chi foron’igwe.
Ana etigharị.
Nwoke na ife.
Na adọga!
Okokokoooooooooooooooooo!
Okoroọbịaaaaaaaaaaaaaaaaaaaaaa!
Ike gwụrụ!
Ahụghị onye akọrọ.
Anyị abịala ụwa!
Chukwu Okike Abịḁma anyị nọkwa Gị n’aka oooooo!
Ntị ọdị kwa?
Ya kpọtụb!
Ya gazie.
Ụmụ nne Abrahamụọgụ Aṅụsịobi Madụ.