Ahụ ihe ka ubi ere ọba! Ntị ọdị kwa? Ya kpọtụba!

7 views
Skip to first unread message

Abraham Madu

unread,
Apr 26, 2026, 12:39:41 PM (2 days ago) Apr 26
to Nebukadineze Adiele, Tajudeen Raji, Chuhwuemeka Okala, Femi Olajide, Imperial Merchant Trust Ltd, Ishola Williams, Adeniran Adeboye, DIPO ENIOLA, Afis Deinde, Ola Kassim, Google, ALUKO Mobolaji, Naija Observer, Vin Modebelu, JEROME NIANG YAKUBU, Philip Achusim, Wharf Snake, Cc: Zik Project, imperi...@yahoo.com, Chukwuma Agwunobi, Jerome Niang Yakubu S.E P.E, Naijaintelectual, Vincent Modebelu, Topcrest Topcrest, Kayode Adebayo, Joe Igbokwe, Nigerianobserver, Abraham Madu, Wilson Iguade, N. H. Ibanga, Ishola Williams, Johnson Anyadike, naijain...@googlegrouproups.com, OSAMEDE EDOSOMWAN, Chris Udoh, Ugo Harris Ukandu, Nigerian Patriots Forum, Naijaintellects, Fubara David-West, Ayo Ojutalayo, Corporate Nigeria via, Daniel Akusobi, Nebukadineze Adiele' via NaijaEvent, Naija Talks, Vin Modebelu, Abiodun KOMOLAFE, Stevek, GEORGE Kerley, Oluwatoyin Vincent Adepoju, BI KENOBI, Afis 'Deinde, BUSKA OLADOSU
Ahụ ihe ka ubi ere ọba!
Ntị ọdị kwa?
Ya kpọtụba!

Ahụ ihe ka ubi ere ọba!

Onye arachaghị igbirigbe ọnụ ya, ụgụrụ arachara ya ọ.

Ogologo abụghị na nwa mụ etuo.

Ana azọ ala ndị ji Ji ana akọ nye Ji ha n’ala azọtara azọta.

Ụzụ amaghị akpụ ogele, ya le egbe anya n’ọdụdụ.

Isi kota ebu ,ya ka ebu ga agba!

Ntị ọdị kwa?

Ya kpọtụba!

Ya gazie.

Ụmụ nne Abrahamụọgụ Aṇụsịobi Madụ.


Reply all
Reply to author
Forward
0 new messages