Ụka akara aka eji isi ekwe ya. Ilu Ndị Igbo. O ji ọdụ anya ele ya. Ọ na esu ya imi.

4 views
Skip to first unread message

Abraham Madu

unread,
Jun 21, 2026, 1:16:44 AM (7 days ago) Jun 21
to Nebukadineze Adiele, Tajudeen Raji, Afis Deinde, Femi Olajide, DIPO ENIOLA, Adeniran Adeboye, Ola Kassim, Ishola Williams, ALUKO Mobolaji, Chuhwuemeka Okala, Imperial Merchant Trust Ltd, Google, Naija Observer, Vin Modebelu, Philip Achusim, JEROME NIANG YAKUBU, Fubara David-West, Cc: Zik Project, BUSKA OLADOSU, Naijaintelectual, Wharf Snake, OSAMEDE EDOSOMWAN, Collins Ezebuihe
Ụka akara aka eji isi ekwe ya. Ilu Ndị Igbo.
O ji ọdụ anya ele ya.
Ọ na esu ya imi.

Ụka akara aka eji isi ekwe ya. Ilu Ndị Igbo.

O ji ọdụ anya ele ya.

Ọ na esu ya imi.

Ọ rara ya anya.Ọ maghị anya elere ele na anya arọrọ arọ.

Ntị ọdị kwa?

Ya kpọtụba!

Ya gazie.

Ụmụ nne Abrahamụọgụ Aṅụsịobi Madụ.


Reply all
Reply to author
Forward
0 new messages