If it is izii, cọm Legọs ooooooo! Ọdị iziiii, bịa Legọs ooooooo!

3 views
Skip to first unread message

Abraham Madu

unread,
Apr 1, 2026, 1:12:20 AM (4 days ago) Apr 1
to Nebukadineze Adiele, Ola Kassim, Tajudeen Raji, Chuhwuemeka Okala, Femi Olajide, Imperial Merchant Trust Ltd, Ishola Williams, Afis Deinde, Adeniran Adeboye, DIPO ENIOLA, ALUKO Mobolaji, JEROME NIANG YAKUBU, Google, Vin Modebelu, Naija Observer, Philip Achusim, Wharf Snake, imperi...@yahoo.com, Jerome Niang Yakubu S.E P.E, Cc: Zik Project, Naijaintelectual, Joe Igbokwe, Nigerianobserver, Topcrest Topcrest, Vincent Modebelu, Kayode Adebayo, Ishola Williams, N. H. Ibanga, Wilson Iguade, naijain...@googlegrouproups.com, Johnson Anyadike, Chris Udoh, Naijaintellects, Abraham Madu, Ugo Harris Ukandu, Nigerian Patriots Forum, Fubara David-West, OSAMEDE EDOSOMWAN, Ayo Ojutalayo, Corporate Nigeria via, Daniel Akusobi, Naija Talks, BUSKA OLADOSU, Nebukadineze Adiele' via NaijaEvent, Stevek, Vin Modebelu, Abiodun KOMOLAFE, GEORGE Kerley, Oluwatoyin Vincent Adepoju, BI KENOBI, Afis 'Deinde

Ebe aka na ekwuo na ihe ife/ihe siri ike n’obodo nwa.

Ndị nọ vileji ana akpọ mụ ka mụ zite ego.

Ị che na ọdị iziiiii , bịa Legọs.

If it is izii, cọm Legọs ooooooo!

Ọdị iziiii, bịa Legọs ooooooo!

Ntị ọdị kwa?

Ya kpọtụba!

Ya gazie.

Ụmụ nne Abrahamụọgụ Aṇụsịobi Madụ.


Reply all
Reply to author
Forward
0 new messages