Ihe O kwuru bụ eziokwu. O kwuru eziokwu, gbam!

4 views
Skip to first unread message

Abraham Madu

unread,
Mar 2, 2026, 2:12:38 PM (2 days ago) Mar 2
to Nebukadineze Adiele, Tajudeen Raji, Ola Kassim, Chuhwuemeka Okala, Femi Olajide, Imperial Merchant Trust Ltd, Ishola Williams, Afis Deinde, Adeniran Adeboye, JEROME NIANG YAKUBU, DIPO ENIOLA, Google, ALUKO Mobolaji, Naija Observer, Vin Modebelu

gba isi kwara b na  akwara dị ya n’isi dị ka akwara osisi.

Isi ike, bụ na isi ya siri ike.

Akwara bụ ike ata.

Onye na akọ ọkọ ike aka ya  na esi ike ike.

Ihe O kwuru b eziokwu.

O kwuru eziokwu, gbam!

Eziokwu ka O kwuru, HO! HA!

Eziokwu b nd.

Nt d kwa?

Ya kptba!

Ya gazie.

m nne Abrahamụọg Aṅụsobi Mad.


Reply all
Reply to author
Forward
0 new messages