Nwanyị na eme ka nwoke. Nwanyị na eme ka nwoke ka mma kara nwoke na eme ka nwanyị.

6 views
Skip to first unread message

Abraham Madu

unread,
Apr 25, 2026, 6:06:25 PM (3 days ago) Apr 25
to Nebukadineze Adiele, Tajudeen Raji, Chuhwuemeka Okala, Femi Olajide, Ola Kassim, Imperial Merchant Trust Ltd, Ishola Williams, Adeniran Adeboye, DIPO ENIOLA, Afis Deinde, Google, ALUKO Mobolaji, Naija Observer, Vin Modebelu, JEROME NIANG YAKUBU, Philip Achusim, Wharf Snake, Cc: Zik Project, imperi...@yahoo.com, Jerome Niang Yakubu S.E P.E, Chukwuma Agwunobi, Naijaintelectual, Vincent Modebelu, Topcrest Topcrest, Kayode Adebayo, Joe Igbokwe, Nigerianobserver, Wilson Iguade, Abraham Madu, Abiodun KOMOLAFE, Ishola Williams, N. H. Ibanga, Johnson Anyadike, naijain...@googlegrouproups.com, Chris Udoh, Ugo Harris Ukandu
Nwanyị na eme ka nwoke.
Nwanyị na eme ka nwoke ka mma kara nwoke na eme ka nwanyị.

Nwanyị na  eme ka nwoke.

Nwanyị na  eme ka nwoke ka mma kara nwoke na  eme ka nwanyị.

Nwanyị na  eme ka nwoke ga eburu nwoke tie n’ala.

Nwanyị na  eme ka nwoke, ga atụgodụ ụlọ n’be nna ya tupu Ọ tụa be Di ya.

Nwanyị na  eme ka nwoke anaghị anụ ihe.

Ọ chọghị ịma onye nwụrụ ana akwa, cha cha!

Ntị ọdị kwa?

Ya kpọtụba!

Ya gazie.

Ụmụ nne Abrahamụọgụ Aṇụsịobi Madụ.


Reply all
Reply to author
Forward
0 new messages