Re: Fwd: ONWEGHI NKUZI ASUSU IGBO KARIRI NKE A....Fwd: Baịbụlụ!!!! - Ọsịsa!!!!!!!!Eziokwu!! Fwd: Mazi Nnanta, ndewen...'ME THINKS YOU SHOULD GROW THIS LIST'.....Charly OZUOMBA an "UMUAHIAN".

55 views
Skip to first unread message

Abraham Madu

unread,
May 26, 2016, 8:01:46 PM5/26/16
to Nnanta Uwadineke, Amauche Ude, Ezeana Achusim, Chido Nwangwu, Stephen Uche, Baduba54, Google Inc., Zik Project
Kpa kpa kpa kpa kpa kpa !
Ya kpọtụba!
Ya gazie.
Ụmụ nne Abrahamụọgụ Aṅụsịobi Madụ.


On Thursday, May 26, 2016 5:03 PM, Nnanta Uwadineke <ahameful...@gmail.com> wrote:



NDI IGBO na NDI ENYI ANYI,
 
NEZIE, NEZIE Onye obula ga ekwe na ONWEGHI NKUZI ASUSU IGBO KARIRI NKE A. Ka Onye obula kuoro Dokinta Chukwuemeka Uche (Ariri-Eri Mba) aka, kpakpa, kpakpa, kpakpa...na nnyocha ya n'otu esiri dee Baibulu Igbo. Odi nma ka onye obula guo ihe a odere rue n'ogwugwu. Ana m ekele kwa Ezeana Igirigi Achusim(Odi-Isaa) ka osiri nye aka bulie okwu a gbasara Baibulu Igbo elu. Odi-Isaa oburu na iga echeta onwere oge m dere PUKU. Ijuo ihe oputara, nkowara gi. Siite na nke ahu, UBOCHI TAA BU; Abali Iri Abuo na Isii, Onwa Ise na Afo Puku Abuo, Iri na Isii. Na onu ogugu Ndi Rome(Roman Numerals) ihe m'na edere Umu Akwukwo m mgbe ufodu bu "V-XXVI-MMXVI". N'okwu Oyibo/Bekee,"5-26-2016".  Biko nu onye obula JISIE IKE na-ede na Asusu Anyi mgbe obula inwere ike. Obi na-adim uto ma n'nagu ihe Ndi Anyi na-ede n'okwu Anyi. CHETAKWA NU, ONWA A BU Onwa icheta OMENALA IGBO (IGBO HERITAGE MONTH). 

Nnanta Chidi. Uwadineke. 
Onye ihe oma gbasara OMUMU ASUSU IGBO NA-ANU OKU N'OBI. 
"Klinton Kontri-Akinso"     
 
 
-----Original Message-----
From: stephenuche <steph...@comcast.net>
To: WorldIgboCongress <WorldIgb...@yahoogroups.com>
Cc: IgboWorldForum <IgboWor...@yahoogroups.com>; GM, African <africanw...@googlegroups.com>; igbo forum <igbo_...@yahoogroups.co>; Ugboakuahamigbo <ugboaku...@aol.com>; LAW ADMIN <ccony...@yahoo.com>; Nnanta Uwadineke <chidin...@hotmail.com>; Emmanuel Nwachukwu <nik...@yahoo.com>; Egbe Daa <egb...@aol.com>; Amadiebube <amadi...@yahoo.com>; GC, CISA <cis...@yahoogroups.com>; CONGRESS, CISOM <imosinm...@yahoogroups.com>; Ndigbo, Cisa <cisa-n...@yahoogroups.com>; SteveUche, Dr <dr.ste...@gmail.com>; evergreenheritage <evergree...@yahoo.com>; fearlessdiv <fearl...@yahoo.com>; ICAM, ICAM <igbo...@yahoogroups.com>; Igbo Basics <igbob...@aol.com>; obowu, obowuUSA <obow...@yahoogroups.com>; OkonkwoNetworks, 'Joseph <okonkwo...@googlegroups.com>; charlyozy <char...@hotmail.com>; felix oti <feli...@gmail.com>; chidi osuagwu <chidi....@gmail.com>; alaigbodf <alai...@googlegroups.com>; kikalu805 <kika...@yahoo.com>
Sent: Wed, May 25, 2016 5:2

 
Nwanna m,
 
Daalụ maka mgbalị gị n'okwu a. Ma ọ baghị uru ka anyị na-arụ arụmarụ ụka ma ọ bụ na-adọ ndọrọndọrọ nagaghị enyere anyị aka. Biko ga gụọ ihe ọmụmụ gbasara odidee Baịbụlụ Igbo na onye malitere ya. Lee ihe m depụtara gbasara Archdeacon Thomas John Dennis. Ekwusịgo m na nke ahụ.
 
Ikekwe n'oge ochie, ha dere sị "Agu rum Baibulu Igbo oge mbu nwata."  Etu eji ede ya taa n’Igbo Nzugbe bụ "Agụrụ m Baịbụlụ Igbo n’oge m bụ nwata." Nwanna m, biko ihe agbanwego.
 
Ọkaasụsụ Igbo nke ndị Igbo Standardization Committee dere ga-enyere anyị aka nke ukwu. N'ajụjụ gị, otụtụ ndị Igbo amaghị aha anakpọ ụfọdụ ọnụ ọgụgụ taa. Ya mere o jiri dị mkpa ka anyị na-agụ akwụkwọ Igbo edepụtara na nso nso a. Ị saa ajụjụ gị gbasara puku, lee etu eji akpọ ha taa n'Igbo Nzugbe.
 
0 ...........................efu, ziro, nọọtụ
1 ...........................Otu 
100 .......................Narị
1,000.....................Puku
1,000,000 ..............Nde
100,000,000 ..........Nde narị
1,000,000,000 .......Nde puku
1,000,000,000,000 ......Ijeri

University .................Mahadum

Daalụ nna m!

Chukwuemeka Uche
Arịrịeri-mba
 



From: "Ezeana Igirigi Achusim pach...@yahoo.com [WorldIgboCongress]" <WorldIgb...@yahoogroups.com>
To: "WorldIgboCongress" <WorldIgb...@yahoogroups.com>
Cc: "IgboWorldForum" <IgboWor...@yahoogroups.com>, "African GM" <africanw...@googlegroups.com>, "igbo forum" <igbo_...@yahoogroups.co>, "Ugboakuahamigbo" <ugboaku...@aol.com>, "LAW ADMIN" <ccony...@yahoo.com>, "Nnanta Uwadineke" <chidin...@hotmail.com>, "Emmanuel Nwachukwu" <nik...@yahoo.com>, "Egbe Daa" <egb...@aol.com>, "Amadiebube" <amadi...@yahoo.com>, "CISA GC" <cisa-g...@yahoogroups.com>, "CISOM CONGRESS" <imosinm...@yahoogroups.com>, "Cisa Ndigbo" <cisa-ndi...@yahoogroups.com>, "Dr SteveUche" <dr.ste...@gmail.com>, "evergreenheritage" <evergree...@yahoo.com>, fearl...@yahoo.com, "ICAM ICAM" <igbo...@yahoogroups.com>, "Igbo Basics" <igbob...@aol.com>, "obowuUSA obowu" <obowu-u...@yahoogroups.com>, "'Joseph OkonkwoNetworks" <okonkwo...@googlegroups.com>, char...@hotmail.com, "felix oti" <feli...@gmail.com>, "chidi osuagwu" <chidi....@gmail.com>, alai...@googlegroups.com, kika...@yahoo.com
Sent: Wednesday, May 25, 2016 1:52:25 AM
Subject: Re: [WorldIgboCongress] Baịbụlụ!!!! - Ọsịsa!!!!!!!!Eziokwu!! Fwd: Mazi Nnanta, ndewen...'ME THINKS YOU SHOULD GROW THIS LIST'.....Charly OZUOMBA an "UMUAHIAN".

 
Nwanna:

Agu rum Baibulu Igbo oge mbu nwata. Aghotaram ihe nile nguru na Baibulu Igbo ahu. Anam enwe nsogbu ighota ihe ndi nmadu na ede na asusu Igbo na oburu na ha emeghi ya etu esiri de Baibulu Igbo nke mguru. "Jekuru danda, gi onye ume ngwu" bu etu esiri de ya Baibulu Igbo mguru. Aghotaram ya oge mguru ya. Kama, obughi etua ka ndibeanyi ga esi kwu ya. Edere ya na centaral Igbo. 

Obughi onye ocha dere Baibulu na Igbo. Chineke nyere ndi Igbo si ebe di iche iche ike na nmuo nso ha jiri dee Baibulu Igbo. Iguo Sam na Igbo na oyibo, iga afu nobu Chineke nyere ndi Igbo si ebe di iche iche okwukwe na nmuo nso ha jiri dee Baibulu Igbo. 

Chetekwa na ndi Igbo si na anaghi amu aka ekpe na nka. Gini bu puku? Odi na Baibulu Igbo? Na ebee?

Ka ana ga nihu. 

And I am

Ezeana Igirigi Achusim
Odi-Isaa
Nwa Dim Orioha AkA Onyeukwu 

Sent from my iPhone

On May 25, 2016, at 12:14 AM, steph...@comcast.net [WorldIgboCongress] <WorldIgb...@yahoogroups.com> wrote:

 

"...Echerem na edere baibulu na centaral Igbo?" .....Igirigi


Nwanna m,

Onye ajụj anagh efu z. Onye na-amaghn, ibe na-ezi ya. Biko lee ihe nchpta (Research) ga-asa ajụj  jụr gbasara d ejiri dee Babụl. Chetakwa na-ekwuru m na asụs bla na-eto eto n'af n'af; ma  b asụs Awsa, Yoruba, Bekee/Oyibo, Latịn, Ferenchi, Jamịn, ma nd m chetara na nd m chefuru (etc.). Onye chere na etu Nwa Onye cha (John Dennis) jiri dere any Babụl n'otu puku af na nar iri na at gara aga (1913) ka any na-ag taa, onye ah echegh ya nke ma. Onye ah ga-ankwa n'wa ochie/ishii. Oteele kamgbe any banyere n'wa h! Nan ihe ga-enyere onye ah aka b zta akwkw Igbo edere na nso nso a, wee were nway g ha nke ma. Lee etu ha ji dee "Egbu ...Ebu na Igbo ...Ibo!" 

Biko lee ihe nchpta m n'ebe a. Akruo, egeruo! ......Chukwuemeka Uche (Arịreri-mba) 
****************************************************

Thomas John Dennis

1869 to 1917
Church Missionary Society (CMS)
Sierra Leone / Nigeria

"...British Anglican Thomas John Dennis translated the Bible into a "standard" "Union Igbo" by 1913. The Igbo Living Bible was published in 1988.. Dennis was ordained a priest by the bishop of Sierra Leone in 1894 and then preceded to the Niger where he arrived at Onitsha to begin his life's work. His earlier years were spent in the neighborhood of Onitsha, but more particularly on the Asaba side of the river. It was during this time that he laid the foundations of his unique knowledge of the language. His greatest monument will remain the translations of the New Testament, the Prayer Book and finally the Old Testament. All these translations were initially made into three main dialects, eventually being adapted into one translation of the most acceptable to all Ibo language speakers. ... Dennis organized a central point at Ebu --an outlying village of Owerri, and with a handpicked set of native helpers began the task, his wife typing the pages ready for the printer. The New Testament in "Union" Ibo firstly appeared in 1910 and by 1913 the entire translation of the Bible was available in one volume. Dennis was already a graduate of Durham University having taken a Bachelor of Arts degree in 1903, and Master of Arts in 1906. International recognition, for his work followed and Dennis was about to be conferred with a doctorate honoris causa by the Oxford University authorities when his tragic death deprived him of the honor..."

 PS .....Igbo Books
I have very valuable Igbo books that I will be carrying to the Igbo Festival of the Arts and Culture at the Igbo Village in Staunton, VA this on July 28-30, 2016! Below please find some of them. If anybody needs any of them, please feel free to let me know (@ steph...@comcast.net or 734/545-0711). Many of these books are very scarce in Nigeria and difficult to source out. They are the reason a pure science person like me is literate in Igbo language today. I have about 55 published Igbo books on my shelf and I religiously read them.  These books will empower anybody who wants to write Igbo of the 21st century as adopted by the Society for Promoting Igbo Language and Culture (SPILC).

THE AVAILABLE IGBO BOOKS
 
 
 
1
A complete Course in Igbo Grammar by M.N. Okonkwo
2
A Complete Igbo Course for School Certificate by Nnamdi Nwubuariri
3
 Igbo-English Dictionary by Michael J.C. Echeruo
4
Fonology Na Utoasusu Igbo by P.A. Ezikeojiaku
5
Omenala Igbo by F.C. Ogbalu
6
Omenala Igbo by Nzeako
7
Nchikota Ihe Omumu Nke Asusu Igbo By Maazi M.C. Ngoesi
8
Azu Ndu
9
Igbo Mbu 1
10
Igbo Mbu 2
11
Igbo Mbu 3
12
Igbo Mbu 4
13
Igbo Mbu 5
14
School Certificate /GCE by F.C. Ogbalu
15
Ilulu Igbo by P.K. Davids (Mrs.)
16
Okaasusu Igbo by the Society for Promoting Igbo Language & Culture
17
Ije Odumodu Jere
18
Omenuko by Pita Nwanna
19
Igbo Bible (Large print – Pulpit size)
20
Onu Ogugu Igbo
21
Azu Ndu
22
Igbo Names and their Meaning
23
The Correct way to write Igbo by F. C. Ogbalu




From: "Ezeana Igirigi Achusim pach...@yahoo.com [IgboWorldForum]" <IgboWor...@yahoogroups.com>
To: "IgboWorldForum" <IgboWor...@yahoogroups.com>
Cc: "African GM" <africanw...@googlegroups.com>, "WorldIgboCongress" <WorldIgb...@yahoogroups.com>, "igbo forum" <igbo_...@yahoogroups.co>, "Ugboakuahamigbo" <ugboaku...@aol.com>, "LAW ADMIN" <ccony...@yahoo.com>, "Nnanta Uwadineke" <chidin...@hotmail.com>, "Emmanuel Nwachukwu" <nik...@yahoo.com>, "Egbe Daa" <egb...@aol.com>, "Amadiebube" <amadi...@yahoo.com>, "CISA GC" <cis...@yahoogroups.com>, "CISOM CONGRESS" <imosinm...@yahoogroups.com>, "Cisa Ndigbo" <cisa-n...@yahoogroups.com>, "Dr SteveUche" <dr.ste...@gmail.com>, "evergreenheritage" <evergree...@yahoo.com>, fearl...@yahoo.com, "ICAM ICAM" <igbo...@yahoogroups.com>, "Igbo Basics" <igbob...@aol.com>, "obowuUSA obowu" <obow...@yahoogroups.com>, "'Joseph OkonkwoNetworks" <okonkwo...@googlegroups.com>, char...@hotmail.com, "felix oti" <feli...@gmail.com>, "chidi osuagwu" <chidi....@gmail.com>, alai...@googlegroups.com, kika...@yahoo.com
Sent: Tuesday, May 24, 2016 5:41:32 PM
Subject: Re: [IgboWorldForum] Repost - Ọsịsa!!!!!!!!Eziokwu!! Fwd: Mazi Nnanta, ndewen...'ME THINKS YOU SHOULD GROW THIS LIST'.....Charly OZUOMBA an "UMUAHIAN".

 

Nnoo Nwannem:

Anyi na ekwu ofu ihe. Echerem na edere baibulu na centaral Igbo? Asim na onwere oge mu anaghi aghota ihem na agu maka na onye dere ya dere na olu ndi be ha, nke abughi centaral Igbo. 

Ka ana aga nihu. 

And I am

Ezeana Igirigi Achusim
Odi-Isaa
Nwa Dim Orioha AkA Onyeukwu 

Sent from my iPhone

On May 24, 2016, at 11:38 AM, steph...@comcast.net [IgboWorldForum] <IgboWor...@yahoogroups.com> wrote:

 


Dear brother,

Because of the importance of the points you raised regarding Igbo language usage, I have decided to respond in Igbo and English.
Thank you! ...Dr. Uche
 
 

Igbo

English
 
Nwanna m Igirigi Achsm,
 
Ndewo!
 
dere na ‘Anyi ga na ede na udi Igbo ejiri de baibulu’ [Any ga na-ede n’d Igbo ejiri dee Babụlụ]. Mbanu! 
 
Biko anyị agagh ahapu agba hụ wee ga-ebiri n’agba ochie. Ihe m chpụtara bụ ụfdụ nime any achọghị ịzụta akwụkwọ edere na nso nso a gbasara ụzọ ọhụ eji ede asụsụ Igbo. Ikekwe, ụfọdụ chọrọ ka anyị dewe Igbo dika ejiri dee Ije Odumodu Jere (1963 by Leopold  Bell-Gam), Omenụk (1933 by Pta Nwana) ma ọ bụ Azụ Ndụ. Anyị nwere ike ịgaketa n’iru wee laghachi azụ ịga n’azụ?
 
Ihe ọbụla dị ndụ na-eto eto. Asụsụ ọbụla na-eto eto. Okwu Bekee e jiri dee Akwụkwọ Nsọ (Baịbụlụ) ma ọ bụ nke  Shakespeare jiri dee akwụkwọ ya nile abụghị ụdị okwu Bekee anyị na-asụ ma ọ bụ na-ede taa.
 
N'otu aka ahụ, okwu Igbo edere n’oge 1960 ma ọ bụ na 1970 abụghị okwu Igbo anyị na-ede taa. Ọzọ, ọ dịka ụfọdụ nime anyị chọrọ ka anyị na-ede Igbo etu anyị jiri sụọ ya n'ire ejiri mụọ anyị (Dialect = Oluonye). Mbanụ! Ji asa anaghị abacha n'otu ọgwụ!! 
 
Oke Osisi, Mazị Ọgbalụ na ndị na-eso ụzọ ya tụrụ ntụala maka Oluonye (dialect) gbọọrọ 'kasa' n'asụsụ Igbo. Ndị Igbo kwesiri ike na nkụ dị na mba na-eghere mba nri. Ma o rue n'ide edemede n'Igbo onye ọbụla ga-agụ, anyị ga-ede ya n'Igbo-Nsugbe.
 
 
 
Ihe anyị ga-eme bụ ị jisi ike gụọ akwụkwọ ọhụ Igbo ndị a nke ọma. Mgbe onye ọbụla na-ede 'English Essays,' anyị na-ede ya n’okwu Beke nke Queen/King nabatara. Onye chọrọ ide 'broken,' 'pigin,' ma ọ bụ 'Okwu bekee adịgboroja nke ndị ọchọọ pasịnja, onye ahụ ga-adachasị ada wee jụọ ma ada ọ fọdụrụ. Ya mere ụfọdụ ụmụ-akwụkwọ na-enwe 'F9' na WAEC ma o rue na English.
 
Isi okwu m bụ ka anyị jisie ike gụọ akwụkwọ edere n'Igbo na nso nso a. Anyị agaghị anọrọ n'ụlọ mara ihe gbara n'ahịa! Nke ọzọ, ụfọdụ nime anyị chere na anyị ekwesịghị ịgba mbọ ịmụ etu esi agụ, ede, ma ọ bụ asụ asụsụ Igbo n’ihi na anyị bụ ndị Igbo. Mbanụ!
 
Ekwusịgo m! 
 
Ndewonụ!
 
Dọkịnta Chukwuemeka Uche
Arịrịeri-mba
Ann Arbor, Michigan
 
 
Dear brother Igirigi Achusim,
 
Greetings!
 
You wrote that we should be writing in the style with which Igbo Bible was written. No!
 
Please we cannot leave the 21st century and want to live in the 18th or 19th centuries. What I have found is that some of us do not want to invest in buying newer/modern Igbo books that teach the new and central ways of writing Igbo language. Perhaps some of us want to write in the style with which Ije Odumodu Jere (1963 by Leopold  Bell-Gam), Omenụk (1933 by Pta Nwana) or Azụ Ndụ were written. Can we move forward and decide to reverse and go backward?
 
Every living thing grows. Every language grows. The English with which the English Bible or with which Shakespeare wrote all his books are not the English we speak or write today.
 
 
In the same vein, the Igbo language that was written in the 1960s or ‘70s is not the Igbo we write today. Also it seems that some of us would want us to write Igbo according to mother tongue from our various dialects in Igbo land. No! Seven yams cannot be cooked in the pot of medicine!
 
The doyen, Mr. Ọgbalụ and his apostles established Igbo writing standards because of the sprawling Igbo dialects all over the place. Igbo people acknowledge that each community’s micro-culture serves them best (Lit: The firewood found in each neighborhood of abode cooks for it). But when it comes to the Igbo everyone can write and understand, we MUST write it in a Central Igbo called Igbo Nsugbe.

What we need to do is to challenge ourselves and read these new Igbo books well. When we wrote English essays in exams back home, we wrote in Queen’s English to pass. Anybody who elected to write in the styles like Pigin, Broken or other variations of corrupted English language would surely fail beyond recognition. That was the reason some WAEC students would easily line up F9s in English.
 
My main point is that we should try to read recently written and published Igbo books. We cannot stay at home and dictate what transpired at the market. Next, some of us erroneously think that we should not make efforts to learn how to read, write or speak Igbo language since we are Igbo people. No!
 
I am done!
 
Thank you!
 
Dr. Chukwuemeka Uche
Arịrịeri-mba
Ann Arbor, Michigan
 
 


From: "Ezeana Igirigi Achusim pach...@yahoo.com [IgboWorldForum]" <IgboWor...@yahoogroups.com>
To: "IgboWorldForum" <IgboWor...@yahoogroups.com>
Cc: "WorldIgboCongress" <WorldIgb...@yahoogroups.com>, "igbo forum" <igbo_...@yahoogroups.co>, "Ugboakuahamigbo" <ugboaku...@aol.com>, "LAW ADMIN" <ccony...@yahoo.com>, "Nnanta Uwadineke" <chidin...@hotmail.com>, "Emmanuel Nwachukwu" <nik...@yahoo.com>, "Egbe Daa" <egb...@aol.com>, "African GM" <africanw...@googlegroups.com>, "Amadiebube" <amadi...@yahoo.com>, "CISA GC" <cis...@yahoogroups.com>, "CISOM IMO STATE CONGRESS" <imosinm...@yahoogroups.com>, "Cisa Ndigbo" <cisa-n...@yahoogroups.com>, "Dr SteveUche" <dr.ste...@gmail.com>, "evergreenheritage" <evergree...@yahoo.com>, fearl...@yahoo.com, "ICAM ICAM" <igbo...@yahoogroups.com>, "Igbo Basics" <igbob...@aol.com>, "obowuUSA obowu" <obow...@yahoogroups.com>, okonkwo...@googlegroups.com, char...@hotmail.com, "felix oti" <feli...@gmail.com>, "chidi osuagwu" <chidi....@gmail.com>, alai...@googlegroups.com, kika...@yahoo.com, "Stephen Uche" <steph...@comcast.net>
Sent: Tuesday, May 24, 2016 6:58:24 AM
Subject: Re: [IgboWorldForum] Eziokwu!! Fwd: Mazi Nnanta, ndewen...'ME THINKS YOU SHOULD GROW THIS LIST'.....Charly OZUOMBA an "UMUAHIAN".

 

Nnoo Nwanna:

Ihe kpatara anyi ji ede na asusu ndi ocha bu ka ndi ilo anyi nuru olu anyi na asusu ha ma. Obu afonshi kparia anyi na asusu ndi ocha, anyi de na asusu Igbo, oga aghota? 

Onwere udi okwu igwa anyi na oge, anyi de na asusu anyi. Anyi ga na ede na udi Igbo ejiri de baibulu. Onwere oge mu anaghi aghota ihe idere. 

And I am

Ezeana Igirigi Achusim
Odi-Isaa
Nwa Dim Orioha AkA Onyeukwu 

Sent from my iPhone

On May 24, 2016, at 4:53 AM, steph...@comcast.net [IgboWorldForum] <IgboWor...@yahoogroups.com> wrote:

 


mnna m,

Ihe nwanne m Nnanta Chịd wadneke na-ekwu dn'ukwu akwkwo.  sịr na onye gara obodo a na-ebe nt,  ga-ebere nke ya tinye; ma kwukwuo na onye na-etinyegh n ya ebe a na-as gw, a na-askta n ya n'gw. Ilu ka  tụr! Oteele kamgbe any na-ar ka onye bla jisie ike na-ede okwu Igbo na mbara Internet a. Amagh m ma  b n'isi erugh eru ka  b na mma agwa adgh nk. Biko onye emekwala ihere. Onwegh onye ga-agbara g akwkw na  detagh ya nke ma.  b nway nway ka eji aracha ofe d k. kw r kaa nj n'asgh as. Onye gb hapụr mere onwe ya. Nd kwere ekwe, biko onye bla jisie ike. "N'ike n'ike ka any ga-ar r, onye bla n'ike n'ike!" (ma  bụr Israel Nwba). Ihe m maara b nga any gagidere k ny, any awsa wara! Ma etu bla o sina d, arịr agagh eri Igbo n'ihi na osisi d nd, mmad anagh efo ya ero. Chukwu nd Obowu mụr m agagh ekwe ka ngwere gbaa aj! Tutu ya agawa n'ubi ga-wa ji, Dee Sam nnaka Mbakwe gwara any na oke anagh eburu an onye m anya kwwara n'k.
 
Ndewon!

Dknta Chukwuemeka Uce
Arịreri-mba



From: "'Nnanta Chidi. Uwadineke' ahamefu...@yahoo.com [WorldIgboCongress]" <WorldIgb...@yahoogroups.com>
To: "WorldIgboCongress" <WorldIgb...@yahoogroups.com>, "igbo forum" <igbo_...@yahoogroups.co>, "IgboWorldForum" <IgboWor...@yahoogroups.com>, "Ugboakuahamigbo" <ugboaku...@aol.com>, "LAW ADMIN" <ccony...@yahoo.com>, "Nnanta Uwadineke" <chidin...@hotmail.com>, "Emmanuel Nwachukwu" <nik...@yahoo.com>, "Egbe Daa" <egb...@aol.com>
Sent: Monday, May 23, 2016 3:14:36 PM
Subject: [WorldIgboCongress] Fw: Fwd: Mazi Nnanta, ndewen...'ME THINKS YOU SHOULD GROW THIS LIST'.....Charly OZUOMBA an "UMUAHIAN".

 


----- Forwarded Message -----
From: 'Abraham Madu' via OkonkwoNetworks <okonkwo...@googlegroups.com>
To: Nnanta Uwadineke <ahameful...@gmail.com>;


Onye isi, Charly nwa Ozuomba,
 Obi dịm ụtọ na Ị chọrọ  ịna agụ ihe gbasara Ndị Igbo na Asụsụ Anyị nke na egosi mụ na Ndị ọzọ na ihe gbasara IWELITE/IWENITE ASỤSỤS ANYỊ na anụ gị ọkụ n'obi. Ewepu nke a ma dịka aha Nna gị siri kwue, OZUOMBA Ị chọrọ ka Ndị ọzọ soro na agụ ihe edere ebe a na Asụsụ Igbo, KA OZUO ONYE ỌBỤLA/ỌBỤNA mgbe idere: 'ME THINKS, YOU SHOULD GROW THIS LIST'. Ekele mụ gị maka echiche a Ị cheputara. Ndị Igbo tụrụ/tụlụ ILU sị: AGHARA OTU/OFU ONYE ỤWA YA ANYỊGBUE YA. Gbalịa ike gị ịhụ na Ndị ọzọ NWERE IKE NA-AGỤ ihe ỤMỤ NNE ANYỊ ABỤỌ A; Dọkịta Chukwuemeka Uche na Onye isi Abrahamọgụ nwa Madụ na ede mgbe ọbụla. JISIE IKE ma adakwala mba. Dọkịta Uche na Abrahamọgụ Madụ, NGWANỤ, kpatụ ihe a mụ dere aka m'ọbụ k'anyị si ekwu ya n'ụzọ ọzọ, "RACHAM ONU/ Gbazie mụ ọnụ" GBAZIE MỤ OLU,ma ọbụrụ na unu chọ. Maka na ọbụghị sọsọ onye nwụrụ anwụ ka ana agbazi olu.NDEWO NU !!!!!!!!!!!!.
Nnanta Chidi. Ụwadineke.
Maka ọga n'iru na IWELITE ASỤSỤ IGBO KA ỌGHARA ỊNWỤ.

 
Maazị Nnanta Chidị Ụwadịneke
Eeekwa.

Unu nile gburu ihe Ewu/Eghu na eri ooooo,HO! HA!

Jisie nụ ike.

Onye adala mba,cha cha!

Ya kpọtụba!

Ya gazie.

Ụmụ nne Abrahamụọgụ Aṅụsịobi Madụ.




On Monday, May 23, 2016 12:29 PM, Nnanta Uwadineke <ahameful...@gmail.com> wrote:





Mazi Nnanta, Nwanna:
"I thank you for including me in your Igbo-speaking list. Methinks you should grow this list."........Ozuomba Charles

Onye isi, Charly nwa Ozuomba,
 
 Obi dim uto na ichoro  ina agu ihe gbasara Ndi Igbo na Asusu Anyi nke na egosi m na Ndi Ozo na ihe gbasara IWELITE/IWENITE ASUSUS ANYI na anu gi oku n'obi. Ewepu nke a ma dika aha Nna gi siri kwue, OZUOMBA ichoro ka Ndi ozo soro n'agu ihe edere ebe a na Asusu Igbo, KA OZUO ONYE OBULA/OBUNA mgbe idere: 'ME THINKS, YOU SHOULD GROW THIS LIST'. Ekele m gi maka echiche a icheputara. Ndi Igbo turu/tulu ILU si: AGHARA OTU/OFU ONYE UWA YA ARAGBUE YA. Gbalia ike gi ihu na Ndi OZO NWERE IKE NA-AGU ihe UMU NNE ANYI ABUO A; Dokita Chukwuemeka Uche na Onye isi Abrahamogu nwa Madu na ede mgbe obula. JISIE IKE ma adakwala mba. Dokita Uche na Abrahamogu Madu, NGWANU, kpatu ihe a m dere aka m'obu k'anyi si ekwu ya n'uzo ozo, "RACHAM ONU" oburu na unu choo. NDEWO NU !!!!!!!!!!!!.
 
Nnanta Chidi. Uwadineke.
Maka oga n'iru na IWELITE ASUSU IGBO KA OGHARA IWU.   

---------- Forwarded message ----------
From: charly ozy <char...@hotmail.com>
Date: Sun, May 22, 2016 at 10:23 PM
Subject: Mazi Nnanta, ndewen...
To: "Ahamefu...@yahoo.com" <ahamefu...@yahoo.com>, "ahameful...@gmail.com" <ahameful...@gmail.com>


Mazi Nnanta, Nwanna:
I thank you for including me in your Igbo-speaking list. Methinks you should grow this list...
Ndewen
Ozuomba Charles


Date: Sun, 22 May 2016 21:58:21 -0400
Subject: Re: Umu nne m, umu nna m
From: dr.ste...@gmail.com
To: steph...@comcast.net
CC: IgboWor...@yahoogroups.com; feli...@gmail.com; chidi....@gmail.com; alai...@googlegroups.com; ahamefuleugboaku@gmail



On Sun, May 22, 2016 at 4:55 PM, <steph...@comcast.net> wrote:

Cha, ka b ilu! Maka ihe mụm d omimi d n'edemede Dknta Okechukwu Mezu dere, biko a ga m ar ya ka o kwee ka m kpat ya aka n'ihi ugbo ab ka a na-egbu an tutu ya banye na ngga. Dknta Mezu, wa ga-adịr g mma!   taachara kwa, jaa eze g!  

Ndewo!  ....Dknta Chukwuemeka Uche (Arịrịeri-mba; Aka na-ede Igbo n'Amịrka)


************ Ndegharị ************************** 

"Ụm nne m na ụm nna m,

O ruru otu bchị, otu bch erughara. Otu Nna hụr nwa ya ka  na-aba mba, na-efe aka, na-az kw, na-efufe n'isi, na-ekwu ihe  ga-eme nd kpasuru ya iwe. Ike agw Nna ya.  

Nna wee sị nwa ya: "Nwa m, ba; bata n'ime lọ.  s na g b nwa af Ezelukwu? G na-abagb n'ime aha n'asụs nd mba ọz na-ekwu ihe  ga-eme; ka  ga-esi alu g na agha mgbe  na-ejigh mbaz ma ọ b mma ekwu bla. [Nwa m, chetakwa na o ji ọs agbakwuru g ga-amatakwa na g b nw]. Nwa m,  b ezi okwu na 'Anara otu onye Oru az, a narala onye Oru bla azụ' [ma anagh eji ike emee wa]. Biko nwa m, jiri ire g g eze g. [Onye gara mba ma  righ arịr,  nagh eji isi ya a la!]. 

Nna ewere mpi mmanya ya tsa mmanya n'ala, sị: "Th, th! A kwaa ikiri, ala ege nt. A daruo ala, e rie nka. Ma an emetgh ire, a nagh aja eze. Ekwu o, ekwufo! n anagh ekwucha ihe d n'ime obi [n'ihi Diochi anagh akcha ihe  hụr n'elu nkw ogologo]. Ala gee nt, nd Ichie gee nt. f na Og gee nt. Alaukwu Emeke gee nt. Onye ụr, onye ụr, onye s ibe ya ana, nd Ichie s: 'Alaukwu Emeke kgbuo ya!"

Ndewo n!

Dknta. S. Okechukwu Mezu"



From: "Kalu kika...@yahoo.com [IgboWorldForum]" <IgboWor...@yahoogroups.com>
To: "IgboWorldForum" <IgboWorldForum@yahoogroups.

Subject: [IgboWorldForum] Re: Umu nne m, umu nna m
All
You guys should quit "showing off" your bizzare "tongues"!!!
Ma unu aniga nu nko ma su. . unu egben!
Anima rahari ire o unu ara hari !!!!!!!!!!

Kalu Idika Kalu

Sent from my iPhone

On 7 May 2016, at 6:32 AM, bapress via Alaigbo Development Foundation (ADF) <alai...@googlegroups.com> wrote:

Umu nne m, umu nma m -
O ruru otu ubochi boro ubochi ozo. Nna ahu nwa ya ka o na aba mba, na efe aka, na azo ukwu, na efufe isi ya, n'ekwu Ihe O ga eme ndi kpasuru ya iwe. Ike agwu Nna.  
O si: "Nwa m, bia. Bata n'ime ulo.
I si na gi bu nwa afo Ezelukwu?
Gi na abagbo n'ime ahia na asusu ndi mba ozo na ekwu ihe I ga eme, ka I ga esi alu ogu na agha mgbe I jighi mbazu obula m'obu nma ekwu. Nwa m, O bu ezi okwu, na anara otu onye Oru azu, a nara ya ibe ya. Biko nwa m, ji ire ree eze. 
Nna e were mpi mmea tusa n'ala. "Tuhu, tuhu! A kwa ikiri, ala ege nti. Daruo ala rie nka. Anu eme ire, anaghi aja eze. Ekwu o, ekwufo. Onu anaghi ekwucha ihe di n''ime obi. Ala gee nti, ndi iche gee nti. Ofo na Ogu gee nti. Alaukwu Emeke gee nti. Onye nuru, onye nuru. Onye si ibe ya anuna, ndi iche si: 'Alaukwu Emeke kugbuo ya.' " Ndewo nu.
Dr. S. Okechukwu Mezu

Sent from my iPhone

On May 7, 2016, at 12:13 AM, Felix Oti <feli...@gmail.com> wrote:

Is like the opening of a Pandora's  box, this Nimbo thing. Too many twists and turns.  The said local government chairman has his own version of how many fulani herds men were killed and how long ago. 
Felix Oti (Ikemba Aro)
On May 6, 2016 20:55, "Chidi Osuagwu" <chidi....@gmail.com> wrote:
Enugu massacre planned in Kogi, suspect confesses
— 7th May 2016
 
By CHIZOBA IKENWA and EMMAUEL ADEYEMI, Lokoja
KOGI State Police Command now has in its custody, one of the sus­pected herdsmen who participated in the recent massacre of more than 48 persons in Nimbo community, Uzo- Uwani local government area of Enugu state.
Saturday Sun gathered that the suspect simply identified as Mo­hammed Zure was initially ar­rested by the police because of his connection with some suspected kidnappers in the state.
According to a reliable source in the state command, Mohammed was granted bail after the prime suspect in the kidnap case for which he was nabbed was arrested. “He was granted bail and because he needed someone to take him on bail, the investigating officer decid­ed to switch on his phone. Out of curiosity, he decided to go through the content of the phone. It was in the process that he discovered hor­rible video clips of a murder scene.
“Everything changed imme­diately and he was taken back to the interrogation room. He later confessed that he was the one who took the video while they were slaughtering one of the victims during the Enugu killings. In the video, you could hear him shouting and saying in Hausa ‘I have killed you now. You think that you can kill Fulani herdsmen and go free’. He personally took the picture to show his family members that he was actually successful and par­ticipated in the killings”, the police source stated.
According to the source, Mo­hammed confessed that they were more than 100 Fulani herdsmen who came for the attack. “He con­fessed that they were more than 100 and were selected from differ­ent states especially from Taraba , Kogi, Benue, Nasarrawa , Kas­tina , Niger and Kaduna states. He claimed that the people of Nimbo had killed so many of their people in the past and government did not do anything about it. He claimed that they also reported severally to Nimbo elders but they refused to investigate, that was why they de­cided to retaliate.”
Mohammed, it was further gath­ered, told the police that the Fulani are so united that whatever affects an individual is their problem. “He alleged that their people in Nimbo shared Kolanut to all cattle rearers across the country. What it signi­fies is that there is going to be an attack and everyone should send representatives to support them. He alleged that this is their cus­tom and has been existing. He was nominated to join them because he was born and raised in Enugu by his father who is also a herdsman. Two days before the attack, they all gathered in a community in Kogi and perfected how they would ex­ecute the attack.”
Meanwhile, Saturday Sun learnt that police has commenced mas­sive hunt for the fleeing herdsmen who are believed to have relocated from Enugu.
The attack on Nimbo commu­nity by suspected Fulani herdsmen may have come and gone but the damages will surely remain for ages. Families, friends and well wishers continue to mourn their deceased ones while the commu­nity has remained largely deserted following the incidence in the early hours of Monday 25th April, 2016.
One of Saturday Sun’s reporters had last week paid a visit to some families that lost their beloved ones in the attack. Mr. Dennis Eze, a brother to late Mr. Maxwell Eze who died in the attack has this to say. “We are still in shock. We never know this attack would still happen because there was infor­mation prior to the attack and the security agencies were alerted one week before the attack yet they couldn’t do anything to stop it”, Mr. Dennis said. Explaining how the attack happened, he said “We had a meeting on Sunday evening where we discussed how to protect our community from the attack if it happens. It was around 3am on Monday that a warning bell was rung and woke everybody up and we never knew it was the Fulani herdsmen that rang the bell only for us to come out and behold there were armed men in their large numbers and they started shooting sporadically at us. What saved some of us is that we have dispersed settlements in our com­munity. Before some of us could come out, we heard gunshots and ran for our lives instead of going to the village square. Only those who are close to the village square were killed. My own house is far from my brother’s own. Some also man­aged to escape.”
Another eyewitness who identi­fied himself as Ifeanyi Onyeabor said the Fulani herdsmen came to the community through Ameke vil­lage around 12am on Monday and laid ambush to attack by 3am. “We believe they came into our village around 12am and laid ambush to attack us by 3am. The informa­tion we had was that they will at­tack Uzouwani but no community was mentioned. We even thought it would be Abbi community be­cause of the crisis they are having with Fulani herdsmen”, Ifeanyi said.
On security lapses that paved the way for the attack, Ifeanyi said the security agencies did nothing to avert the attack despite the fact that they were given a first class infor­mation about their hideout. “Our informant spotted where the Fu­lani herdsmen camped in between Ameke village and Eshi river and we reported to the police. All they could do was to be patrolling along Nsukka – Adani road without mak­ing any effort to chase them away from their camp”, he revealed.
When Saturday Sun asked the name of the informant and how he got the information, Ifeanyi said “A man from Opanda whose name was never mentioned said he came in contact with his Fulani friend who warned him to leave Uzou­wani with his family and run for his life saying they had recruited over five hundred armed men from Niger and Nasarawa states to at­tack Uzouwani on Monday. The man said he asked the Fulani man the target but the Fulani man could not tell him. He only said the attack would not happen at Opanda. Be­fore then, they had relocated their cattle to Benue”
“Another man who spotted them at their camp at Ameke was in his farm when he saw them. He wanted to run but they told him not to run because they were not af­ter him. They told him they were going to another community for revenge and not their community. The man came back and raised the alarm and the security agencies were alerted immediately through the Caretaker Committee chairman of Uzouwani LGA, Hon. Cornel Onwubuya”, he explained further.
Mr. Ifeanyi Onyeabor claimed he had no idea what the Fulani herds­men avenged but another source who would not want to be men­tioned has a good information. The source said his Fulani friend came to him and showed him a picture of a Fulani man who was butchered at Uzouwani and they claimed it was Nimbo people that killed him be­cause they also discovered a grave in Nimbo where two Fulani men were buried upside-down.
“He came to my house at Opan­da one week before the attack and showed me the pictures. He came with two pictures, one has the im­age of a man that was sliced like bread and the other has an image of a man whose belly was sliced open and his intestines were removed. He told me that they discovered a grave in Nimbo where two of their people were buried upside-down and they attributed the other two killings to Nimbo people. He told me that they will attack Uzouwani but he never mentioned Nimbo”, the source revealed.
The Enugu massacre has indeed generated heated debates across the country while some Nigerians in diaspora have staged protests in London to condemn the incident and demand government action. The incident has equally led to the redeployment of the commissioner of police in Enugu state, while President Muhammadu Buhari has given a firm order to security agencies to deal decisively with the herdsmen menace.
When contacted on the develop­ment, Spokesman of the Kogi state police command, ASP Willy Eya confirmed the arrest of the suspect by the men of the command. “The suspect, Mohammed Zure was ar­rested and he confessed to have participated in the Enugu crime but he has been taken to the Force Headquarters in Abuja yesterday (Thursday) while further investiga­tion is on-going”, the PPRO added in response to Saturday Sun’s en­quiry yesterday.
 


--
You received this message because you are subscribed to the Google Groups "Alaigbo Development Foundation (ADF)" group.
To unsubscribe from this group and stop receiving emails from it, send an email to alaigbodf+...@googlegroups.com.
To post to this group, send email to alai...@googlegroups.com.
To view this discussion on the web visit https://groups.google.com/d/msgid/alaigbodf/CA%2BfyqOuJofd102xYyQhd4LHg26yi1wNbZDN-8YQkFqHBpLVw_Q%40mail.gmail.com?utm_medium=email&utm_source=footer.
For more options, visit https://groups.google.com/d/optout.


--
You received this message because you are subscribed to the Google Groups "Alaigbo Development Foundation (ADF)" group.
To unsubscribe from this group and stop receiving emails from it, send an email to alaigbodf+...@googlegroups.com.
To post to this group, send email to alai...@googlegroups.com.
To view this discussion on the web visit https://groups.google.com/d/msgid/alaigbodf/CAB0E%2BJWH3mFWTP8pmRNwimrYWd6r9zcr0DuiTvHVFu5FSTM6%3DQ%40mail.gmail.com?utm_medium=email&utm_source=footer.
For more options, visit https://groups.google.com/d/optout.


--
You received this message because you are subscribed to the Google Groups "Alaigbo Development Foundation (ADF)" group.
To unsubscribe from this group and stop receiving emails from it, send an email to alaigbodf+...@googlegroups.com.
To post to this group, send email to alai...@googlegroups.com.
To view this discussion on the web visit https://groups.google.com/d/msgid/alaigbodf/858878EC-939B-4A8B-A660-5FE40AD0806F%40aol.com?utm_medium=email&utm_source=footer.
For more options, visit https://groups.google.com/d/optout.










--
OkonkwoNetworks..........Building NIGERIA of our DREAM
---
You received this message because you are subscribed to the Google Groups "OkonkwoNetworks" group.
To unsubscribe from this group and stop receiving emails from it, send an email to okonkwonetwor...@googlegroups.com.
For more options, visit https://groups.google.com/d/optout.










--

---
You received this message because you are subscribed to the Google Groups "AfricanWorldForum" group.
To unsubscribe from this group and stop receiving emails from it, send an email to africanworldfo...@googlegroups.com.
To post to this group, send email to africanw...@googlegroups.com.
Visit this group at https://groups.google.com/group/africanworldforum.
To view this discussion on the web visit https://groups.google.com/d/msgid/africanworldforum/771858754.4715353.1464106134098.JavaMail.zimbra%40comcast.net?utm_medium=email&utm_source=footer.
For more options, visit https://groups.google.com/d/optout.




__._,_.___

Posted by: Ezeana Igirigi Achusim <pach...@yahoo.com>
Reply via web post Reply to sender Reply to group Start a New Topic Messages in this topic (8)

Have you tried the highest rated email app?
With 4.5 stars in iTunes, the Yahoo Mail app is the highest rated email app on the market. What are you waiting for? Now you can access all your inboxes (Gmail, Outlook, AOL and more) in one place. Never delete an email again with 1000GB of free cloud storage.


.

__,_._,___




Reply all
Reply to author
Forward
0 new messages