Ofu mkpịsị rụta nmanụ, ozuo aka ndị ọzọ. Ejighị ofu aka agwụọ ajụ. Ntị ọdị kwa?

5 views
Skip to first unread message

Abraham Madu

unread,
Jun 2, 2026, 11:57:28 PM (5 days ago) Jun 2
to Nebukadineze Adiele, Tajudeen Raji, Afis Deinde, Femi Olajide, DIPO ENIOLA, Ola Kassim, Adeniran Adeboye, Ishola Williams, ALUKO Mobolaji, Chuhwuemeka Okala, Imperial Merchant Trust Ltd, Google, Naija Observer, Vin Modebelu, Philip Achusim, JEROME NIANG YAKUBU, Wharf Snake, Cc: Zik Project, imperi...@yahoo.com, Chukwuma Agwunobi, Jerome Niang Yakubu S.E P.E, Naijaintelectual, Wilson Iguade, Joe Igbokwe, Kayode Adebayo, Nigerianobserver, Topcrest Topcrest, N. H. Ibanga, Corporate Nigeria via, Abraham Madu, naijain...@googlegrouproups.com, Johnson Anyadike, Chris Udoh, Ugo Harris Ukandu, Nigerian Patriots Forum, Ishola Williams, Naijaintellects
Ofu mkpịsị rụta nmanụ, ozuo aka ndị ọzọ.
Ejighị ofu aka agwụọ ajụ.
Ntị ọdị kwa?

Eji aka nri ekwe ekele.

Eji aka ekpe akpụcha ike.

Aka nri kwụọ aka ekpe, aka ekpe akwụọ aka nri, ha abụa adị ọcha.

Etu ọmasịrị ka aka nri sie ike, Ọ ga achọ enyemụaka nka ekpe mgbe mmadụ na asa ahụ.

Ihe nile bara uru na ụdị ya.

Mkpịsị nile ahaghị otu, ma ha jikọta aka ọnụ ha egbo mkpe dakwasịrị aka.

Ofu mkpịsị rụta nmanụ, ozuo aka ndị ọzọ.

Ejighị ofu aka agwụọ ajụ.

Ntị ọdị kwa?

Ya kpọtụba!

Ya gazie.

Ụmụ nne Abrahamụọgụ Aṅụsịobi Madụ.


Reply all
Reply to author
Forward
0 new messages