Eji igba mbọ were mara Ndị Igbo, HO! HA!
Ịgba ncha!
Ịgba egbe.
Ịgba egwu.
Ịgba nme/ọbara.
Ịgba aha.Afa.
Ịgba nmkpe.
Ịgba aka ahịa.
Ịgba nmgba
Ịgba ụchụ.
Ofe ịgba ụka.
Ịgba ama.
Ịgba ịkwa.
Ịgba ọsọ.
Ịgba ndụ.
Ịgba ọsịsọ.
Ịgba aka ebe.
Ị ma kwa onye Ị wụ?
Ọ gịnị?
Ọgịnị?
Ya Kpọtụba!
Ya gazie.
Ụmụ nne Abrahamụọgụ Aṅụsịobi Madụ.