Ndị Knight Ntọọọọọọọọọọọọọọọọọọọọọọọọọọọọọọ!
Ndo nụ!
Arụ gba afọ ,ọghọ omenala.
Ndị ụka ka ala Igbo na arịa.
Ụka unu na aga enweghị na eziokwu bụ ndụ.
Ndịa bụ ndị amụma ụgha.
Ndị ụka ji ụmụnwanyị Igbo chụọ aja.
Jesus abụrọ Chukwu! Kwuo ya ọzọ. Jesus abụghị Chukwu, HO! HA! Gụa Hebrew 2:9, Matthew 26:39.
Nkea ka unu gana eme: gwanụ ibe unu eziokwu.
Eziokwu bụ ndụ.
Okwu asị bụ ọnwụ, agaghị n’iru.
Ụkpa, ọrịa ike, ọnwụ ike.
Ọzọ!
Jizọsụ/Jesus abụghị Chukwu,cha cha!
Ka anyị kwụsị ịda iberibe ka ndị ụjọ kweta ịṇụ nsi, ịra nshị.
Ndị ga efe Chukwu ga na efe Ya na ime nmụọ na eziokwu.
Chukwu ka Dibịa.
Ga gụa Things Fall Apart chapter 21 ka Ị ghọta nkwa nne nna anyị ha kụrụ ndị ọcha bubatara akala nsị ka mma were tisasịa obodo anyị; anyị na asọ isi ka ndị kpuru isi. Job 5:14.
Chukwu bụ Eze! Jesus abụghị Chukwu, HO! HA! Agaghị mụ akpọ isi ala nye arụsị. Hebrew 2:9. Mt.26:39.
Onye aghọgburu ka agbara.
Anyị agaghị ahapụ ụzọ bawa ọhịa.
Ndị Ụka Rome bụ ndị ụka ntigharị anya.
Ndị ekwu ọzọ eme ọzọ.
Ndị ọnya akpa eli ozu.
Ndị ha gafe ihe gị efuo.
Ndị eziokwu adịghị n’ọnụ ha ji eri Ji na Ede.
Ndị ihere anaghị eme.
Ntị ọdị kwa?
Ya kpọtụba!
Ya gazie.
Ụmụ nne Abrahamụọgụ Aṇụsịobi Madụ.