“The
photographer could have done both - a quick snap and a rescue mission. Easy!
How often do we get a snap of a drowning man, a falling man, a shooting
accident, and yet rescue the victims? I think we can do both or even more. “ by
Chukwuemeka Uche. Arịrịeri-mba.
Maazị
Chukwuemeka Uche,
Eeekwa!
Eziokwu ka Ị
kwuru.
Mana ebe anyị
ji sọsọ anya were na akọ ihe mere na ihe emeghị, ọ ga adị mma na anyị hụrụ onye
ji anya ya abụa na aka ya metụ ya bụ Ọsa. Ọ bụ ya pụrụ ịkọwa ihe bụ eziokwu nke
mere eme.
Ewezụ ga
nkea, anyị nile na ekọ akọta abị.
Amaghị onye
na akọ nke bụ aga/otu osi me na ime anyị.
Onwekwa ike
bụrụ na onye sere ya bụ pikichọ, tụtara Ọsaebe ụgbọ ala kwọgwuru ya ,were ya ga
kpanye mkpụrụ amụ ya na mparakata igwe ahụ were seta ya bụ pikichọ anyị na ahụ.
Ọtụtụ ihe
gbara anyị anya gharị na elu ụwa nke ugbua, with all the tekịnọlọgies/technologies
ana arụpụta kwa ụbọchị nile.
Udo dịrị gị
na itinye ọnụ na okwua.
Maka na achụa
aja ma ahụghị Udeni/Udele, amara na ihe mere na be ndị nmụọ.
Ezuta ka aha
eri Udele/Udeni, atọtue ngịga,kpọm kwem!
Proverbs are
the palm oil with which words are eaten, HO! HA!
Ilu bụ nmanụ
Igbo ji eri okwu,HO! HA!