Ihe ana eze eze erika,HO! HA! Amaghịzịkwa ndị ana eze,HO! HA!

7 views
Skip to first unread message

Abraham Madu

unread,
Apr 20, 2016, 4:43:38 AM4/20/16
to Nnanta Uwadineke, Amauche Ude, Ayo Ojutalayo, Stephen Uche, Baduba54, SE. PE. Jerome Niang Yakubu, Chido Nwangwu, Zik Project, Google Inc., Google Inc., Ken Asagwara, Kingsley Nnabuagha, Topcrest Topcrest, Nebukadineze Adiele, Okey Dike, Ola Kassim, Ezeana Achusim, Igbo Basics, Zubbie Ekwueme, Wharf Snake, Africa Today, Naija Talks, Naija Observer, Naijaintellects, M.D. Okenwa R. Nwosu, Nebukadineze Adiele' via NaijaEvent, Okey Ndibe, Obi Nwakama, J. Akuma-Kalu Njoku, Joe Igbokwe
 
Ụmụ nne Abrahamụọgụ Aṅụsịobi Madụ.
Ihe ana eze eze erika,HO! HA!
Ana eze agwọ.
Ana eze ikwu .
Ana eze ibe.
Ana eze ndị iro.
Ana eze Nne .
Ana eze nna.
Ana eze nwa.
Ana eze agịga.
Ana eze ogwu.
Ana eze egbe.
Ana eze nma.
Ana eze Agụ.
Ana eze ọkụ.
Ana eze agbara.
Ana eze mmiri.
Ana eze osimiri.
Ana eze ikuku.
Ana eze ndọ uwe oji/pọlisi.
Ana eze ndị amị.
Ana eze ndị oshi.
Ana eze ndị ama.
Ana eze ndị nmụọ.mmadụ.
Ana eze amụma mmiri.
Ana eze ukwu osisi.
Ana ezeidoro.
Ana eze ala nbizie.
Ana eze ogwugworo.
Ana eze ndị ọkaiwu.
Ana eze ndị na achị achị.
Ana eze nmanya.
Ana eze sịga.
Ana eze nsi.
Ana ezeụkwa.
Ana eze isi akwụ.
Ana eze ntu.
Ana eze mkpume/okwute.
Ana eze rezọbledi.
Ana eze bọtụlụ kụwara akụwa.
Ana eze ụgbọ elu.
Ana eze ụgbọ ala.
Ana eze nuclear weapọnụ.
Ana eze ndị CIA.
Ana eze ndị FBI.
Ana eze ndị EFCC.
Ana eze ndị DSS.
Ana eze ndị CID.
Ana eze ndị KGB.
Ana eze Boko Haram.
Ana eze ISIL.
Ana eze ndị Muslem.
Ana eze ndị Christian.
Ana eze ndị ukwu ana eze ndị nta.
Amaghịzịkwa ndị ana eze,HO! HA!
Ya kpọtụba!
Ya gazie.
Ụmụ nne Abrahamụọgụ Aṅụsịobi Madụ.

Amauche Ude

unread,
Apr 20, 2016, 11:42:27 AM4/20/16
to africanw...@googlegroups.com, Nnanta Uwadineke, Ayo Ojutalayo, Stephen Uche, Baduba54, SE. PE. Jerome Niang Yakubu, Chido Nwangwu, Zik Project, Google Inc., Ken Asagwara, Kingsley Nnabuagha, Topcrest Topcrest, Nebukadineze Adiele, Okey Dike, Ola Kassim, Ezeana Achusim, Igbo Basics, Zubbie Ekwueme, Wharf Snake, Africa Today, Naija Talks, Naija Observer, Naijaintellects, M.D. Okenwa R. Nwosu, Nebukadineze Adiele' via NaijaEvent, Okey Ndibe, Obi Nwakama, J. Akuma-Kalu Njoku, Joe Igbokwe, Abraham Madu, Ozodi Osuji, Evelyn Joe, Anambraforum, umuan...@yahoo.com, Infogroup
"Ana eze ndị Muslem.
Ana eze ndị Christian". - A. A. Madu

Mazi Madu,
Achi gbuela mu onwem. Iha atoghi ochi cha cha!
Ka eji oku agbra nshi egbe bu ka eji nshi egbe agbara oku.
Ndewo.
Amauche Ude


--

---
You received this message because you are subscribed to the Google Groups "AfricanWorldForum" group.
To unsubscribe from this group and stop receiving emails from it, send an email to africanworldfo...@googlegroups.com.
To post to this group, send email to africanw...@googlegroups.com.
Visit this group at https://groups.google.com/group/africanworldforum.
To view this discussion on the web visit https://groups.google.com/d/msgid/africanworldforum/263315207.4215386.1461141810373.JavaMail.yahoo%40mail.yahoo.com.
For more options, visit https://groups.google.com/d/optout.


Abraham Madu

unread,
Apr 20, 2016, 7:42:29 PM4/20/16
to africanw...@googlegroups.com, Amauche Ude, Ezeana Achusim, Chido Nwangwu, Ayo Ojutalayo, Nnanta Uwadineke, Stephen Uche, Baduba54, SE. PE. Jerome Niang Yakubu, Zik Project, Google Inc., Kingsley Nnabuagha, Ken Asagwara, Nebukadineze Adiele, Topcrest Topcrest, Ola Kassim, Okey Dike, Igbo Basics
Maazị Amauche Ude,
Daalụ.
Otua ka ọdị.
Ihe ana eze eze erika.
Amaghị nke aga eze hapụ ibe ya,HO! HA!
Ya kpọtụba!
Ya gazie.
Ụmụ nne Abrahamụọgụ Aṅụsịobi Madụ.
Reply all
Reply to author
Forward
0 new messages